Ọpụpụ 22:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “Akọchala Chineke,+ abụkwala onyeisi n’etiti ndị gị ọnụ.+ Aịzaya 8:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Onye nke ọ bụla ga-anọ n’ihe isi ike, kwụrụkwa agụụ+ mgbe o si n’ala a na-agafe; ọ ga-erukwa na, n’ihi na agụụ na-agụ ya nakwa n’ihi na iwe ji ya, ọ ga-akọcha eze ya, kọchaakwa Chineke ya,+ ọ ga-elelikwa anya elu. 1 Pita 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi Onyenwe anyị, doonụ onwe unu n’okpuru+ ihe niile mmadụ guzobere:+ ma ọ̀ bụ eze,+ dị ka onye dị elu,
21 Onye nke ọ bụla ga-anọ n’ihe isi ike, kwụrụkwa agụụ+ mgbe o si n’ala a na-agafe; ọ ga-erukwa na, n’ihi na agụụ na-agụ ya nakwa n’ihi na iwe ji ya, ọ ga-akọcha eze ya, kọchaakwa Chineke ya,+ ọ ga-elelikwa anya elu.
13 N’ihi Onyenwe anyị, doonụ onwe unu n’okpuru+ ihe niile mmadụ guzobere:+ ma ọ̀ bụ eze,+ dị ka onye dị elu,