Ilu 1:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “Unu ndị na-amaghị ihe, olee mgbe unu ga-akwụsị ime iberiibe? Unu ndị na-akwa ndị mmadụ emo, olee mgbe ịkwa ndị mmadụ emo ga-akwụsị ịtọ unu ụtọ? Unu ndị nzuzu, olee mgbe unu ga-amụta ihe?+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:22 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2022, p. 19-21
22 “Unu ndị na-amaghị ihe, olee mgbe unu ga-akwụsị ime iberiibe? Unu ndị na-akwa ndị mmadụ emo, olee mgbe ịkwa ndị mmadụ emo ga-akwụsị ịtọ unu ụtọ? Unu ndị nzuzu, olee mgbe unu ga-amụta ihe?+