Abụ Ọma 94:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ghọtanụ, unu ndị na-adịghị eche echiche;+Unu ndị nzuzu kwa, olee mgbe unu ga-enwe nghọta?+ Luk 19:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 sị: “A sị na gị onwe gị ghọtara+ n’ụbọchị taa ihe ndị ga-eweta udo—ma ugbu a, e zowo ha ka anya gị ghara ịhụ ha.+
42 sị: “A sị na gị onwe gị ghọtara+ n’ụbọchị taa ihe ndị ga-eweta udo—ma ugbu a, e zowo ha ka anya gị ghara ịhụ ha.+