Abụ Ọma 94:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Unu ndị na-anaghị eche echiche, ghọtanụ ihe a. Unu ndị nzuzu, olee mgbe unu ga-ama ihe?+