Ilu 1:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “Unu ndị na-amaghị ihe, olee mgbe unu ga-akwụsị ime iberiibe? Unu ndị na-akwa ndị mmadụ emo, olee mgbe ịkwa ndị mmadụ emo ga-akwụsị ịtọ unu ụtọ? Unu ndị nzuzu, olee mgbe unu ga-amụta ihe?+
22 “Unu ndị na-amaghị ihe, olee mgbe unu ga-akwụsị ime iberiibe? Unu ndị na-akwa ndị mmadụ emo, olee mgbe ịkwa ndị mmadụ emo ga-akwụsị ịtọ unu ụtọ? Unu ndị nzuzu, olee mgbe unu ga-amụta ihe?+