2 Ihe E Mere 24:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee na-ezigara ha ndị amụma+ iji mee ka ha lọghachikwute Jehova; ha wee na-agba àmà megide ha, ma ha egeghị ha ntị.+ Ilu 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 I wee sị: “Lee otú m si kpọ ịdọ aka ná ntị asị,+ otú obi m sikwa leda ọbụna ịba mba anya!+ Jọn 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi na onye na-eme ihe ọjọọ+ kpọrọ ìhè ahụ asị, ọ dịghịkwa abịa n’ìhè ahụ, ka e wee ghara ịkatọ ọrụ ya.+
19 O wee na-ezigara ha ndị amụma+ iji mee ka ha lọghachikwute Jehova; ha wee na-agba àmà megide ha, ma ha egeghị ha ntị.+
20 N’ihi na onye na-eme ihe ọjọọ+ kpọrọ ìhè ahụ asị, ọ dịghịkwa abịa n’ìhè ahụ, ka e wee ghara ịkatọ ọrụ ya.+