Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 19:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Ha wee sị ya: “Pụọrọ anyị n’ụzọ!” Ha sịkwara: “Nwoke a nke naanị ya nọ bịara biri n’ebe a dị ka ọbịa,+ ma ọ nọzi dị ka onyeikpe.+ Anyị ga-eme gị ihe dị njọ karịa ihe anyị ga-eme ha.” Ha wee bịa nugidesie nwoke ahụ,+ bụ́ Lọt, ike, ọ fọkwara nke nta ka ha kwakaa ibo ụzọ ahụ.+

  • Ezikiel 33:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Mgbe m sịrị onye ajọ omume, ‘Gị onye ajọ omume, ị ghaghị ịnwụ!’+ ma i kwughị okwu iji dọọ onye ajọ omume ahụ aka ná ntị ka ọ hapụ ụzọ ya,+ ya onwe ya ga-anwụ ná njehie ya dị ka onye ajọ omume,+ ma n’aka gị ka m ga-ajụta ọbara ya.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya