Ọnụ Ọgụgụ 27:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Nna anyị nwụrụ n’ala ịkpa,+ ma o soghị n’òtù Kora+ bụ́ ndị zukọtara megide Jehova, kama ọ nwụrụ n’ihi mmehie nke ya;+ ọ mụtaghịkwa nwa nwoke ọ bụla. Ilu 11:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ bụrụgodị na aka na aka ejikọta, ajọ mmadụ agaghị agbanahụ ntaramahụhụ;+ ma ụmụ ndị ezi omume ga-alanahụ.+ Ekliziastis 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ọ gaghị adịrị onye ajọ omume mma ma ọlị,+ ọ gaghịkwa eme ka ụbọchị ndụ ya, nke dị ka onyinyo,+ dị ogologo, n’ihi na ọ dịghị atụ egwu Chineke.+
3 “Nna anyị nwụrụ n’ala ịkpa,+ ma o soghị n’òtù Kora+ bụ́ ndị zukọtara megide Jehova, kama ọ nwụrụ n’ihi mmehie nke ya;+ ọ mụtaghịkwa nwa nwoke ọ bụla.
21 Ọ bụrụgodị na aka na aka ejikọta, ajọ mmadụ agaghị agbanahụ ntaramahụhụ;+ ma ụmụ ndị ezi omume ga-alanahụ.+
13 Ma ọ gaghị adịrị onye ajọ omume mma ma ọlị,+ ọ gaghịkwa eme ka ụbọchị ndụ ya, nke dị ka onyinyo,+ dị ogologo, n’ihi na ọ dịghị atụ egwu Chineke.+