Ọnụ Ọgụgụ 27:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “Nna anyị nwụrụ n’ala ịkpa, ma o soghị ná ndị kwadoro Kora,+ bụ́ ndị zukọtara maa Jehova aka. Kama ọ nwụrụ n’ihi mmehie nke ya. Ọ mụtaghị nwa nwoke.
3 “Nna anyị nwụrụ n’ala ịkpa, ma o soghị ná ndị kwadoro Kora,+ bụ́ ndị zukọtara maa Jehova aka. Kama ọ nwụrụ n’ihi mmehie nke ya. Ọ mụtaghị nwa nwoke.