Ọnụ Ọgụgụ 27:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Nna anyị nwụrụ n’ala ịkpa,+ ma o soghị n’òtù Kora+ bụ́ ndị zukọtara megide Jehova, kama ọ nwụrụ n’ihi mmehie nke ya;+ ọ mụtaghịkwa nwa nwoke ọ bụla.
3 “Nna anyị nwụrụ n’ala ịkpa,+ ma o soghị n’òtù Kora+ bụ́ ndị zukọtara megide Jehova, kama ọ nwụrụ n’ihi mmehie nke ya;+ ọ mụtaghịkwa nwa nwoke ọ bụla.