12 N’ihi na ònye maara ihe ọma mmadụ ga-enweta ná ndụ+ n’ime ụbọchị niile nke ndụ ya nke bụ́ ihe efu, ebe ha na-agafe dị ka onyinyo?+ N’ihi na ònye pụrụ ịkọrọ mmadụ ihe ga-eme n’okpuru anyanwụ mgbe ọ na-anọkwaghị?+
11 N’ihi na anyanwụ na-awa wee nwe oké okpomọkụ, meekwa ka ahịhịa ndụ kpọnwụọ, okooko ya na-adapụkwa, mma ọ mara n’ile anya alaakwa n’iyi. Otú ahụkwa ka onye bara ọgaranya ga-akpọnwụ n’ụzọ ndụ ya.+