Abụ Ọma 39:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ezie, mmadụ na-ejegharị dị ka onyinyo.+N’ezie, ha na-eme mkpọtụ na nkịtị.+Mmadụ na-akpakọ akụ̀ n’amaghị onye ọ ga-ahapụrụ ya.+ Abụ Ọma 52:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye a bụ dimkpa nke na-adịghị eme Chineke ebe ya e wusiri ike,+Kama ọ tụkwasịrị obi n’akụ̀ ya dị ukwuu,+Nke na-achọ iji ahụhụ ọ na-akpata mere ihe nchebe.+ Jeremaya 17:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Dị ka ọkwà nke kpokọtara àkwá ọ na-eyighị, otú ahụ ka onye ji ikpe na-ezighị ezi na-akpa akụ̀ dị.+ Ọ ga-ahapụ ya n’ọkara ndụ ya,+ n’ikpeazụ ya, ọ ga-abụ onye na-amaghị ihe.”+ Jems 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ma unu amaghị ihe ndụ unu ga-abụ echi.+ N’ihi na unu bụ alụlụụ nke na-apụta ruo nwa oge wee pụọ n’anya.+
6 N’ezie, mmadụ na-ejegharị dị ka onyinyo.+N’ezie, ha na-eme mkpọtụ na nkịtị.+Mmadụ na-akpakọ akụ̀ n’amaghị onye ọ ga-ahapụrụ ya.+
7 Onye a bụ dimkpa nke na-adịghị eme Chineke ebe ya e wusiri ike,+Kama ọ tụkwasịrị obi n’akụ̀ ya dị ukwuu,+Nke na-achọ iji ahụhụ ọ na-akpata mere ihe nchebe.+
11 Dị ka ọkwà nke kpokọtara àkwá ọ na-eyighị, otú ahụ ka onye ji ikpe na-ezighị ezi na-akpa akụ̀ dị.+ Ọ ga-ahapụ ya n’ọkara ndụ ya,+ n’ikpeazụ ya, ọ ga-abụ onye na-amaghị ihe.”+
14 ma unu amaghị ihe ndụ unu ga-abụ echi.+ N’ihi na unu bụ alụlụụ nke na-apụta ruo nwa oge wee pụọ n’anya.+