Abụ Ọma 39:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’eziokwu, mmadụ ọ bụla na-ejegharị ka onyinyo. Ọ na-arụgbu onwe ya n’ọrụ* na nkịtị. Ọ na-akpakọ akụ̀ n’amaghị onye ga-eri ya.+
6 N’eziokwu, mmadụ ọ bụla na-ejegharị ka onyinyo. Ọ na-arụgbu onwe ya n’ọrụ* na nkịtị. Ọ na-akpakọ akụ̀ n’amaghị onye ga-eri ya.+