Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 49:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Onye ọ bụla na-ahụ na ndị ma ihe na-anwụdị anwụ.

      Ndị nzuzu na ndị na-enweghị uche na-ala n’iyi,+

      Ha ga-ahapụkwara ndị ọzọ akụ̀ ha.+

  • Ekliziastis 2:18, 19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 M kpọziri ihe niile m rụtara n’ọrụ m rụsiri ike n’ụwa* asị,+ n’ihi na m ga-ahapụrụ ya onye ga-anọchi m.+ 19 Ònye makwanụ ma ọ̀ ga-abụ onye ma ihe, ka ọ̀ ga-abụ onye nzuzu?+ Ma, ọ ga-eweghara ihe niile m gbasiri mbọ ike nweta, bụ́ ihe ndị m nwetara n’ụwa* maka na m ma ihe. Ihe a bụkwa ihe efu.

  • Ekliziastis 4:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 E nwere otu onye nọ naanị ya. E nweghị onye ya na ya nọ. O nweghị nwa ma ọ bụ nwanne. Ma ọ na-arụsi ọrụ ike mgbe niile. Akụnụba anaghị eju ya eju.+ Ma ọ̀ na-ajụ onwe ya, sị, ‘Ònye ka m na-arụrụ ọrụ a m na-arụsi ike ma ghara ịna-ekpori ndụ’?+ Ihe a bụkwa ihe efu, bụrụkwa ọrụ ahụhụ.+

  • Luk 12:19, 20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 M ga-agwakwa onwe m,* sị: “I* nwere ọtụtụ ezigbo ihe ị kpakọtara ga-ezuru gị ruo ọtụtụ afọ. Tụsara ahụ́, na-eri, na-aṅụ, na-enwekwa aṅụrị.”’ 20 Ma Chineke sịrị ya: ‘Onye na-enweghị uche, n’abalị a ka a na-achọ ndụ* gị n’aka gị. Ònye ka ihe ndị ị kwakọtara ga-abụ nke ya?’+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya