Abụ Ọma 39:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’eziokwu, mmadụ ọ bụla na-ejegharị ka onyinyo. Ọ na-arụgbu onwe ya n’ọrụ* na nkịtị. Ọ na-akpakọ akụ̀ n’amaghị onye ga-eri ya.+ Luk 12:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma Chineke sịrị ya: ‘Onye na-enweghị uche, n’abalị a ka a na-achọ ndụ* gị n’aka gị. Ònye ka ihe ndị ị kwakọtara ga-abụ nke ya?’+
6 N’eziokwu, mmadụ ọ bụla na-ejegharị ka onyinyo. Ọ na-arụgbu onwe ya n’ọrụ* na nkịtị. Ọ na-akpakọ akụ̀ n’amaghị onye ga-eri ya.+
20 Ma Chineke sịrị ya: ‘Onye na-enweghị uche, n’abalị a ka a na-achọ ndụ* gị n’aka gị. Ònye ka ihe ndị ị kwakọtara ga-abụ nke ya?’+