Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Job 27:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ọ ga-enweju uwe ebe niile, ma, ọ bụ onye ezi omume ga-eyi ha,+

      Ọ bụkwa onye aka ya dị ọcha ga-eketa òkè n’ọlaọcha ya.

  • Abụ Ọma 49:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 N’ihi na ọ na-ahụ na ọbụna ndị maara ihe na-anwụ,+

      Ma onye nzuzu ma onye na-adịghị eche echiche na-ala n’iyi,+

      Ha ga-ahapụkwara ndị ọzọ akụ̀ ha.+

  • Ilu 13:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 Ezi mmadụ ga-ahapụrụ ụmụ ụmụ ya ihe nketa, ma akụ̀ onye mmehie bụ ihe a kpadooro onye ezi omume.+

  • Ekliziastis 2:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 Ònye makwanụ ma ọ̀ ga-abụ onye maara ihe ka ọ̀ ga-abụ onye nzuzu?+ N’agbanyeghị nke ahụ, ọ bụ ya ga-eweghara ihe niile si n’ọrụ m rụsiri ike bụ́ nke m ji gosi na m nwere amamihe n’okpuru anyanwụ.+ Nke a kwa bụ ihe efu.

  • Ekliziastis 4:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Ọ dị otu onye naanị ya nọ, nke na-enweghị onye ibe;+ o nweghịkwa nwa ma ọ bụ nwanne,+ ma ọrụ niile ọ na-arụsi ike enweghị njedebe. Akụ̀ adịghịkwa eju anya ya afọ,+ ọ na-ajụ, sị: “Ọ̀ bụ n’ihi onye ka m na-arụsi ọrụ ike wee na-anapụ mkpụrụ obi m ihe ọma?”+ Nke a kwa bụ ihe efu, bụrụkwa ọrụ ahụhụ.+

  • Luk 12:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Ma Chineke sịrị ya: ‘Onye na-enweghị uche, n’abalị a ka a na-achọ mkpụrụ obi gị n’aka gị.+ Ònye ga-enwezi ihe ndị ị kwakọbara?’+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya