Abụ Ọma 39:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ezie, mmadụ na-ejegharị dị ka onyinyo.+N’ezie, ha na-eme mkpọtụ na nkịtị.+Mmadụ na-akpakọ akụ̀ n’amaghị onye ọ ga-ahapụrụ ya.+ Ilu 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ihe dị oké ọnụ ahịa agaghị aba uru n’ụbọchị oké iwe,+ ma, ọ bụ ezi omume ga-anapụta mmadụ n’ọnwụ.+ Ilu 23:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Adọgbula onwe gị n’ọrụ inweta akụnụba.+ Kwụsị ịdabere ná nghọta gị.+ Ekliziastis 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mụ onwe m kpọkwara ọrụ niile m nọ na-arụsi ike n’okpuru anyanwụ asị,+ nke bụ́ ihe m ga-ahapụrụ onye ga-anọchi m.+ Jeremaya 17:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Dị ka ọkwà nke kpokọtara àkwá ọ na-eyighị, otú ahụ ka onye ji ikpe na-ezighị ezi na-akpa akụ̀ dị.+ Ọ ga-ahapụ ya n’ọkara ndụ ya,+ n’ikpeazụ ya, ọ ga-abụ onye na-amaghị ihe.”+ Luk 12:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma Chineke sịrị ya: ‘Onye na-enweghị uche, n’abalị a ka a na-achọ mkpụrụ obi gị n’aka gị.+ Ònye ga-enwezi ihe ndị ị kwakọbara?’+
6 N’ezie, mmadụ na-ejegharị dị ka onyinyo.+N’ezie, ha na-eme mkpọtụ na nkịtị.+Mmadụ na-akpakọ akụ̀ n’amaghị onye ọ ga-ahapụrụ ya.+
18 Mụ onwe m kpọkwara ọrụ niile m nọ na-arụsi ike n’okpuru anyanwụ asị,+ nke bụ́ ihe m ga-ahapụrụ onye ga-anọchi m.+
11 Dị ka ọkwà nke kpokọtara àkwá ọ na-eyighị, otú ahụ ka onye ji ikpe na-ezighị ezi na-akpa akụ̀ dị.+ Ọ ga-ahapụ ya n’ọkara ndụ ya,+ n’ikpeazụ ya, ọ ga-abụ onye na-amaghị ihe.”+
20 Ma Chineke sịrị ya: ‘Onye na-enweghị uche, n’abalị a ka a na-achọ mkpụrụ obi gị n’aka gị.+ Ònye ga-enwezi ihe ndị ị kwakọbara?’+