Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 11:43
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 43 Sọlọmọn wee soro nna nna ya hà dinaa,+ e wee lie ya n’Obodo Devid+ nna ya; Rehoboam+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.

  • Abụ Ọma 17:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Jehova, jiri ogwe aka gị mee ka m gbapụ n’aka ndị mmadụ,+

      N’aka ndị mmadụ nọ n’usoro ihe a,+ bụ́ ndị òkè ha dị ná ndụ a,+

      Ndị i jikwa akụ̀ gị zoro ezo mee ka afọ ju,+

      Ndị mụrụ ụmụ otú zuuru ha,+

      Ndị na-ahapụrụ ụmụ ha akụ̀ ha kpatara.+

  • Abụ Ọma 39:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  6 N’ezie, mmadụ na-ejegharị dị ka onyinyo.+

      N’ezie, ha na-eme mkpọtụ na nkịtị.+

      Mmadụ na-akpakọ akụ̀ n’amaghị onye ọ ga-ahapụrụ ya.+

  • Luk 12:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Ma Chineke sịrị ya: ‘Onye na-enweghị uche, n’abalị a ka a na-achọ mkpụrụ obi gị n’aka gị.+ Ònye ga-enwezi ihe ndị ị kwakọbara?’+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya