Ilu 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jiri obi gị dum tụkwasị Jehova obi,+ adaberekwala ná nghọta gị.+ Ilu 26:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ị̀ hụwo onye maara ihe n’anya onwe ya?+ Olileanya dịịrị onye nzuzu+ karịa ka ọ dịịrị ya. Aịzaya 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ahụhụ ga-adịrị ndị maara ihe n’anya onwe ha na ndị nwere uche ọbụna n’anya onwe ha!+