Ilu 12:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ụzọ onye nzuzu ziri ezi n’anya ya,+ ma onye na-aṅa ntị na ndụmọdụ maara ihe.+ Ndị Rom 12:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Na-elenụ ndị ọzọ anya otú unu si ele onwe unu;+ ka uche unu ghara ịdị n’ihe ndị dị elu,+ kama ka ihe ndị dị ala na-eduzi unu.+ Unu abụla ndị nwere uche n’anya onwe unu.+ 1 Ndị Kọrịnt 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka onye ọ bụla ghara ịrafu onwe ya: Ọ bụrụ na onye ọ bụla chere na ya maara ihe+ n’usoro ihe a, ya ghọọ onye nzuzu, ka o wee bụrụ onye maara ihe.+ 1 Ndị Kọrịnt 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bụrụ na onye ọ bụla echee na ya amatawo ihe ọ bụla,+ ọ mabeghị ya otú o kwesịrị ịmara ya.+
16 Na-elenụ ndị ọzọ anya otú unu si ele onwe unu;+ ka uche unu ghara ịdị n’ihe ndị dị elu,+ kama ka ihe ndị dị ala na-eduzi unu.+ Unu abụla ndị nwere uche n’anya onwe unu.+
18 Ka onye ọ bụla ghara ịrafu onwe ya: Ọ bụrụ na onye ọ bụla chere na ya maara ihe+ n’usoro ihe a, ya ghọọ onye nzuzu, ka o wee bụrụ onye maara ihe.+