Luk 14:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Kama mgbe a kpọrọ gị òkù, gaa nọdụ n’ebe kasị ala,+ ka ọ ga-abụ na mgbe onye ahụ kpọrọ gị òkù bịara, ọ ga-asị gị, ‘Enyi m, gbagoo n’ebe ka elu.’ Mgbe ahụ, ị ga-enwe nsọpụrụ n’anya ndị ọbịa ibe gị niile.+ Jọn 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ya mere, ọ bụrụ na mụ onwe m sara unu ụkwụ,+ ọ bụ ezie na m bụ Onyenwe unu na Onye Ozizi, unu kwesịkwara ịsarịta ibe unu ụkwụ.+ Ndị Efesọs 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 n’ịdị umeala n’obi na ịdị nwayọọ zuru ezu,+ n’ogologo ntachi obi,+ jirikwa ịhụnanya na-ediri ibe unu ihe,+ Ndị Filipaị 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ghara ime ihe ọ bụla n’ihi esemokwu+ ma ọ bụ n’ihi ịbụ ndị onwe ha na-ebu isi,+ kama n’ịdị nwayọọ n’obi na-ewere na ndị ọzọ ka unu,+
10 Kama mgbe a kpọrọ gị òkù, gaa nọdụ n’ebe kasị ala,+ ka ọ ga-abụ na mgbe onye ahụ kpọrọ gị òkù bịara, ọ ga-asị gị, ‘Enyi m, gbagoo n’ebe ka elu.’ Mgbe ahụ, ị ga-enwe nsọpụrụ n’anya ndị ọbịa ibe gị niile.+
14 Ya mere, ọ bụrụ na mụ onwe m sara unu ụkwụ,+ ọ bụ ezie na m bụ Onyenwe unu na Onye Ozizi, unu kwesịkwara ịsarịta ibe unu ụkwụ.+
2 n’ịdị umeala n’obi na ịdị nwayọọ zuru ezu,+ n’ogologo ntachi obi,+ jirikwa ịhụnanya na-ediri ibe unu ihe,+
3 ghara ime ihe ọ bụla n’ihi esemokwu+ ma ọ bụ n’ihi ịbụ ndị onwe ha na-ebu isi,+ kama n’ịdị nwayọọ n’obi na-ewere na ndị ọzọ ka unu,+