Mak 10:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ma mgbe Jizọs kpọrọ ha ka ha bịakwute ya, ọ sịrị ha: “Unu maara na ndị e weere na ha bụ ndị na-achị ndị mba ọzọ na-eme ha ka ọ̀ bụ ha nwe ha, ndị ukwu ha na-achịkwa ha n’aka ike.+ Luk 22:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Otú ọ dị, esemokwu kpụ ọkụ n’ọnụ bilitekwara n’etiti ha banyere onye ọ bụ n’ime ha nke yiri ka ọ bụ ya kasị ukwuu.+
42 Ma mgbe Jizọs kpọrọ ha ka ha bịakwute ya, ọ sịrị ha: “Unu maara na ndị e weere na ha bụ ndị na-achị ndị mba ọzọ na-eme ha ka ọ̀ bụ ha nwe ha, ndị ukwu ha na-achịkwa ha n’aka ike.+
24 Otú ọ dị, esemokwu kpụ ọkụ n’ọnụ bilitekwara n’etiti ha banyere onye ọ bụ n’ime ha nke yiri ka ọ bụ ya kasị ukwuu.+