Mak 9:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ha gbachiri nkịtị, n’ihi na n’okporo ụzọ, ha rụrụ ụka n’etiti onwe ha banyere onye ka ukwuu.+ Luk 9:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ha wee malite ịrụ ụka banyere onye ga-abụ onye kasị ukwuu n’ime ha.+