Matiu 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’oge awa ahụ, ndị na-eso ụzọ Jizọs bịakwutere ya wee sị: “Ònye n’ezie bụ onye kasị ukwuu n’alaeze eluigwe?”+ Mak 9:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ha wee bata n’ime Kapaniọm. Mgbe ọ nọkwa n’ime ụlọ, ọ jụrụ ha, sị: “Gịnị ka unu na-arụ ụka ya n’okporo ụzọ?”+ Luk 22:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Otú ọ dị, esemokwu kpụ ọkụ n’ọnụ bilitekwara n’etiti ha banyere onye ọ bụ n’ime ha nke yiri ka ọ bụ ya kasị ukwuu.+
18 N’oge awa ahụ, ndị na-eso ụzọ Jizọs bịakwutere ya wee sị: “Ònye n’ezie bụ onye kasị ukwuu n’alaeze eluigwe?”+
33 Ha wee bata n’ime Kapaniọm. Mgbe ọ nọkwa n’ime ụlọ, ọ jụrụ ha, sị: “Gịnị ka unu na-arụ ụka ya n’okporo ụzọ?”+
24 Otú ọ dị, esemokwu kpụ ọkụ n’ọnụ bilitekwara n’etiti ha banyere onye ọ bụ n’ime ha nke yiri ka ọ bụ ya kasị ukwuu.+