Matiu 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’oge awa ahụ, ndị na-eso ụzọ Jizọs bịakwutere ya wee sị: “Ònye n’ezie bụ onye kasị ukwuu n’alaeze eluigwe?”+ Luk 9:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ha wee malite ịrụ ụka banyere onye ga-abụ onye kasị ukwuu n’ime ha.+ Luk 22:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Otú ọ dị, esemokwu kpụ ọkụ n’ọnụ bilitekwara n’etiti ha banyere onye ọ bụ n’ime ha nke yiri ka ọ bụ ya kasị ukwuu.+
18 N’oge awa ahụ, ndị na-eso ụzọ Jizọs bịakwutere ya wee sị: “Ònye n’ezie bụ onye kasị ukwuu n’alaeze eluigwe?”+
24 Otú ọ dị, esemokwu kpụ ọkụ n’ọnụ bilitekwara n’etiti ha banyere onye ọ bụ n’ime ha nke yiri ka ọ bụ ya kasị ukwuu.+