Jenesis 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 E mesịa, Jehova sịrị Noa: “Banye n’ụgbọ ahụ, gị na ezinụlọ gị dum,+ n’ihi na ọ bụ gị ka m hụrụ bụ onye ezi omume n’ihu m n’etiti ọgbọ a.+ Ilu 12:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ndụ dị n’ụzọ ezi omume,+ ije ije n’ụzọ ya adịghị eduga n’ọnwụ.+ Ilu 14:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 A ga-akwada onye ajọ omume n’ihi ihe ọjọọ ya,+ ma onye ezi omume ga na-enweta ebe mgbaba n’iguzosi ike n’ezi ihe ya.+
7 E mesịa, Jehova sịrị Noa: “Banye n’ụgbọ ahụ, gị na ezinụlọ gị dum,+ n’ihi na ọ bụ gị ka m hụrụ bụ onye ezi omume n’ihu m n’etiti ọgbọ a.+
32 A ga-akwada onye ajọ omume n’ihi ihe ọjọọ ya,+ ma onye ezi omume ga na-enweta ebe mgbaba n’iguzosi ike n’ezi ihe ya.+