Job 27:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Nke a bụ òkè onye ajọ omume ga-eketa n’aka Chineke;+Ọ bụkwa ihe nketa nke ndị na-achị n’aka ike ka ha ga-enweta n’aka Onye Pụrụ Ime Ihe Niile. Job 27:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ụjọ mberede ga-eri ya dị ka mmiri;+Oké ifufe mmiri ga-ebufu ya n’abalị. Abụ Ọma 37:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi na ndị ajọ omume ga-ala n’iyi,+Ndị iro Jehova ga-adịkwa ka ebe mara mma anụ na-ata ahịhịa;Ha ga-akpọnwụ.+ Ha ga-aghọ anwụrụ ọkụ, ha agakwaghị anọ.+ 1 Ndị Tesalonaịka 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe ọ bụla ha+ na-asị: “Udo+ na obi iru ala!” mgbe ahụ ka mbibi mberede+ ga-abịakwasị ha n’otu ntabi anya dị nnọọ ka ihe mgbu nke na-abịakwasị nwaanyị dị ime;+ ha agaghịkwa agbanahụ ya ma ọlị.+
13 Nke a bụ òkè onye ajọ omume ga-eketa n’aka Chineke;+Ọ bụkwa ihe nketa nke ndị na-achị n’aka ike ka ha ga-enweta n’aka Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.
20 N’ihi na ndị ajọ omume ga-ala n’iyi,+Ndị iro Jehova ga-adịkwa ka ebe mara mma anụ na-ata ahịhịa;Ha ga-akpọnwụ.+ Ha ga-aghọ anwụrụ ọkụ, ha agakwaghị anọ.+
3 Mgbe ọ bụla ha+ na-asị: “Udo+ na obi iru ala!” mgbe ahụ ka mbibi mberede+ ga-abịakwasị ha n’otu ntabi anya dị nnọọ ka ihe mgbu nke na-abịakwasị nwaanyị dị ime;+ ha agaghịkwa agbanahụ ya ma ọlị.+