16 N’ihi na a gaghị echeta onye maara ihe, dịkwa ka a na-agaghị echeta onye nzuzu ruo mgbe ebighị ebi.+ N’oge na-adịghị anya, a na-echefu mmadụ niile; oleekwa otú onye maara ihe ga-esi anwụ? Ọ ga-anwụ dị nnọọ ka onye nzuzu.+
12 N’ihi ya, dị nnọọ ka mmehie si n’aka otu mmadụ+ bata n’ụwa, ọnwụ+ esikwa ná mmehie bata, ọnwụ wee si otú ahụ gbasaa ruo mmadụ niile n’ihi na ha niile mehiere+—.