Abụ Ọma 51:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Lee! Ebu m njehie pụta mgbe a mụpụtara m site n’ihe mgbu,+Abụ m onye mmehie malite mgbe nne m tụụrụ ime m.+ Ezikiel 18:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Lee! Mkpụrụ obi niile, ọ bụ m nwe ha.+ Ma mkpụrụ obi+ nke nna ma mkpụrụ obi nke nwa, ọ bụ m nwe ha.+ Mkpụrụ obi ọ bụla nke na-emehie,+ ọ bụ ya ga-anwụ.+ Ndị Rom 3:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na mmadụ niile emehiewo,+ ha adịghịkwa eru ebube Chineke,+
5 Lee! Ebu m njehie pụta mgbe a mụpụtara m site n’ihe mgbu,+Abụ m onye mmehie malite mgbe nne m tụụrụ ime m.+
4 Lee! Mkpụrụ obi niile, ọ bụ m nwe ha.+ Ma mkpụrụ obi+ nke nna ma mkpụrụ obi nke nwa, ọ bụ m nwe ha.+ Mkpụrụ obi ọ bụla nke na-emehie,+ ọ bụ ya ga-anwụ.+