Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 6:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 na ụlọ ndị jupụtara n’ihe ọma niile ọ na-abụghị gị kwajuru, na olulu mmiri e gwuru egwu ndị ọ na-abụghị gị gwuru, ubi vaịn na osisi oliv ndị ọ na-abụghị gị kụrụ, ị ga-eri ihe wee rijuo afọ,+

  • Job 27:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ọ ga-enweju uwe ebe niile, ma, ọ bụ onye ezi omume ga-eyi ha,+

      Ọ bụkwa onye aka ya dị ọcha ga-eketa òkè n’ọlaọcha ya.

  • Aịzaya 61:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Ma a ga-akpọ unu ndị nchụàjà Jehova;+ a ga-asịkwa na unu bụ+ ndị ozi+ nke Chineke anyị. Unu ga-eri akụ̀ nke mba dị iche iche.+ Unu ga-eji aṅụrị na-ekwu okwu banyere onwe unu n’ihi ebube ha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya