Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 23:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Uru ọ na-erite na ego a na-akwụ ya+ ga-aghọrọ Jehova ihe dị nsọ. A gaghị edebe ya edebe, a gaghịkwa akpakọba ya, n’ihi na ego a na-akwụ ya ga-adịrị ndị bi n’ihu Jehova,+ ka ha jiri ya na-eriju afọ, na-azụrụkwa uwe mara mma.+

  • Aịzaya 60:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 N’oge ahụ, ị ga-ahụ ya, ihu gị ewee na-egbuke egbuke,+ obi ga-atọ gị ụtọ, aṅụrị ga-ejukwa gị obi, n’ihi na akụnụba nke oké osimiri ga-abịara gị; akụ̀ nke mba dị iche iche ga-abịara gị.+

  • Aịzaya 60:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 A ga-achịkọta ìgwè ewu na atụrụ niile nke Kida+ n’ebe ị nọ. Ebule ndị si Nebeyọt+ ga-ejere gị ozi.+ Ha ga-agbagote n’elu ebe ịchụàjà m,+ a ga-anabatakwa ha, m ga-achọkwa ọmarịcha ụlọ m mma.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya