Aịzaya 23:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ma, uru ọ na-erite na ego a na-akwụ ya ga-abụ ihe dị nsọ n’anya Jehova. A gaghị edowe ha otu ebe, a gaghịkwa ezo ha ezo, n’ihi na ego a ga-akwụ ya ga-abụ nke ndị Jehova. Ha ga-eji ya na-eriju afọ, na-azụrụkwa uwe mara mma.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:18 Amụma Aịsaịa I, p. 254
18 Ma, uru ọ na-erite na ego a na-akwụ ya ga-abụ ihe dị nsọ n’anya Jehova. A gaghị edowe ha otu ebe, a gaghịkwa ezo ha ezo, n’ihi na ego a ga-akwụ ya ga-abụ nke ndị Jehova. Ha ga-eji ya na-eriju afọ, na-azụrụkwa uwe mara mma.+