Aịzaya 23:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Uru ọ na-erite na ego a na-akwụ ya+ ga-aghọrọ Jehova ihe dị nsọ. A gaghị edebe ya edebe, a gaghịkwa akpakọba ya, n’ihi na ego a na-akwụ ya ga-adịrị ndị bi n’ihu Jehova,+ ka ha jiri ya na-eriju afọ, na-azụrụkwa uwe mara mma.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:18 Amụma Aịsaịa I, p. 254
18 Uru ọ na-erite na ego a na-akwụ ya+ ga-aghọrọ Jehova ihe dị nsọ. A gaghị edebe ya edebe, a gaghịkwa akpakọba ya, n’ihi na ego a na-akwụ ya ga-adịrị ndị bi n’ihu Jehova,+ ka ha jiri ya na-eriju afọ, na-azụrụkwa uwe mara mma.+