Aịzaya 60:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’oge ahụ, ị ga-ahụ ihe a, ihu gị ga na-egbukekwa egbuke.+ Obi ga-atọ gị ụtọ, aṅụrị eju gị obi,N’ihi na akụ̀ dị n’oké osimiri ga-abịara gị. Akụ̀ mba dị iche iche ga-abịara gị.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 60:5 Ụlọ Nche,7/1/2002, p. 11 Amụma Aịsaịa II, p. 307, 309-310
5 N’oge ahụ, ị ga-ahụ ihe a, ihu gị ga na-egbukekwa egbuke.+ Obi ga-atọ gị ụtọ, aṅụrị eju gị obi,N’ihi na akụ̀ dị n’oké osimiri ga-abịara gị. Akụ̀ mba dị iche iche ga-abịara gị.+