Ekliziastis 8:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma ihe agaghị agaziri onye ajọ omume,+ ọ gaghịkwa emeli ka ụbọchị ndụ ya, nke na-agafe ngwa ngwa ka onyinyo, dị ogologo,+ maka na ọ naghị atụ egwu Chineke. Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:13 Ụlọ Nche,2/15/1997, p. 17-18
13 Ma ihe agaghị agaziri onye ajọ omume,+ ọ gaghịkwa emeli ka ụbọchị ndụ ya, nke na-agafe ngwa ngwa ka onyinyo, dị ogologo,+ maka na ọ naghị atụ egwu Chineke.