1 Samuel 24:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova ga-abụ onyeikpe, ọ ga-ekpekwa ikpe n’etiti mụ na gị, ọ ga-ahụ, ọ ga-ekpere m ikpe+ ma kpepụta m n’aka gị.” Abụ Ọma 35:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Jehova, biko, kpechite ọnụ m n’ikpe mụ na ndị na-emegide m nwere;+Buso ha agha, bụ́ ndị na-ebuso m agha.+ Ilu 22:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na Jehova ga-ekpechitere ha ọnụ ha,+ ọ ga-anapụkwa ndị na-apụnara ha ihe mkpụrụ obi ha.+
15 Jehova ga-abụ onyeikpe, ọ ga-ekpekwa ikpe n’etiti mụ na gị, ọ ga-ahụ, ọ ga-ekpere m ikpe+ ma kpepụta m n’aka gị.”
35 Jehova, biko, kpechite ọnụ m n’ikpe mụ na ndị na-emegide m nwere;+Buso ha agha, bụ́ ndị na-ebuso m agha.+