Ọpụpụ 14:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O wee na-ahịọpụsị ụkwụ ụgbọ ịnyịnya ha nke mere na ọ nọ na-esiri ha ike ịgba ya;+ ndị Ijipt wee malite ikwu, sị: “Ka anyị si n’ebe ndị Izrel nọ gbapụ, n’ihi na Jehova na-alụso ndị Ijipt ọgụ n’ihi ha.”+ Joshụa 10:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Jọshụa wee nwụde eze ndị a niile na ala ha n’otu mgbe,+ n’ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke Izrel bụ onye na-eburu Izrel agha.+ Abụ Ọma 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova, biko, bilie!+ Chineke m,+ biko, zọpụta m!+Tie ndị iro m niile ihe n’agba.+Kụpụsịa ndị ajọ omume ezé.+
25 O wee na-ahịọpụsị ụkwụ ụgbọ ịnyịnya ha nke mere na ọ nọ na-esiri ha ike ịgba ya;+ ndị Ijipt wee malite ikwu, sị: “Ka anyị si n’ebe ndị Izrel nọ gbapụ, n’ihi na Jehova na-alụso ndị Ijipt ọgụ n’ihi ha.”+
42 Jọshụa wee nwụde eze ndị a niile na ala ha n’otu mgbe,+ n’ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke Izrel bụ onye na-eburu Izrel agha.+
7 Jehova, biko, bilie!+ Chineke m,+ biko, zọpụta m!+Tie ndị iro m niile ihe n’agba.+Kụpụsịa ndị ajọ omume ezé.+