Abụ Ọma 109:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Jehova Chineke m, biko, nyere m aka;+Zọpụta m dị ka obiọma gị si dị.+ Matiu 27:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Ọ tụkwasịrị Chineke obi; Ya napụta+ ya ugbu a ma ọ bụrụ na ihe ya masịrị Ya, n’ihi na ọ sịrị, ‘Abụ m Ọkpara Chineke.’”+ 1 Timoti 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ọ bụ ya mere anyị ji na-arụsi ọrụ ike, na-adọgbukwa onwe anyị n’ọrụ,+ n’ihi na anyị nwere olileanya+ n’ebe Chineke dị ndụ nọ, onye bụ́ Onye Nzọpụta+ nke ụdị mmadụ niile,+ karịsịa nke ndị kwesịrị ntụkwasị obi.+
43 Ọ tụkwasịrị Chineke obi; Ya napụta+ ya ugbu a ma ọ bụrụ na ihe ya masịrị Ya, n’ihi na ọ sịrị, ‘Abụ m Ọkpara Chineke.’”+
10 N’ihi na ọ bụ ya mere anyị ji na-arụsi ọrụ ike, na-adọgbukwa onwe anyị n’ọrụ,+ n’ihi na anyị nwere olileanya+ n’ebe Chineke dị ndụ nọ, onye bụ́ Onye Nzọpụta+ nke ụdị mmadụ niile,+ karịsịa nke ndị kwesịrị ntụkwasị obi.+