Abụ Ọma 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọtụtụ ndị na-ekwu banyere mkpụrụ obi m, sị:“Chineke agaghị azọpụta ya.”+ Sila. Abụ Ọma 22:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “O nyefere onwe ya n’aka Jehova.+ Ya meere ya ụzọ mgbapụ!+Ya napụta ya, ebe ọ bụ na ihe ya masịrị ya!”+ Abụ Ọma 42:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị na-ebuso m iro akọchawo m nke ukwuu nke na ọ dị ka à ga-asị na e gwepịara ọkpụkpụ m,+Ka ha nọ na-asị m ogologo ụbọchị dum: “Olee ebe Chineke gị nọ?”+
8 “O nyefere onwe ya n’aka Jehova.+ Ya meere ya ụzọ mgbapụ!+Ya napụta ya, ebe ọ bụ na ihe ya masịrị ya!”+
10 Ndị na-ebuso m iro akọchawo m nke ukwuu nke na ọ dị ka à ga-asị na e gwepịara ọkpụkpụ m,+Ka ha nọ na-asị m ogologo ụbọchị dum: “Olee ebe Chineke gị nọ?”+