2 Samuel 16:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova akwụwo gị ụgwọ ọbara dum nke ụlọ Sọl ị wụfuru, bụ́ onye ị na-achị dị ka eze n’ọnọdụ ya; Jehova na-enyekwa ọbụbụeze a n’aka nwa gị Absalọm. Lee, ọdachi adakwasịla gị, n’ihi na ị bụ nwoke ikpe ọbara mara!”+ Abụ Ọma 22:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị niile na-ahụ m na-akwa m emo;+Ha na-emeghe ọnụ ha iji kwaa m emo, ha na-efufekwa isi, na-asị:+ Matiu 27:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Ọ tụkwasịrị Chineke obi; Ya napụta+ ya ugbu a ma ọ bụrụ na ihe ya masịrị Ya, n’ihi na ọ sịrị, ‘Abụ m Ọkpara Chineke.’”+
8 Jehova akwụwo gị ụgwọ ọbara dum nke ụlọ Sọl ị wụfuru, bụ́ onye ị na-achị dị ka eze n’ọnọdụ ya; Jehova na-enyekwa ọbụbụeze a n’aka nwa gị Absalọm. Lee, ọdachi adakwasịla gị, n’ihi na ị bụ nwoke ikpe ọbara mara!”+
43 Ọ tụkwasịrị Chineke obi; Ya napụta+ ya ugbu a ma ọ bụrụ na ihe ya masịrị Ya, n’ihi na ọ sịrị, ‘Abụ m Ọkpara Chineke.’”+