Mak 14:62 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 62 Jizọs wee sị: “Ọ bụ m; unu onwe unu ga-ahụkwa Nwa nke mmadụ+ ka ọ nọ ọdụ n’aka nri+ nke ike ma na-abịa n’ígwé ojii nke eluigwe.”+ Jọn 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi nke a, ndị Juu malitere ịchọsi ike ka ha gbuo ya,+ n’ihi na ọ bụghị naanị na ọ na-ada iwu Ụbọchị Izu Ike kama ọ na-akpọkwa Chineke Nna ya,+ na-eme ka ya na Chineke hara.+ Jọn 10:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 ùnu na-asị m, bụ́ onye Nna m doro nsọ ma zite n’ụwa, ‘Ị na-ekwulu Chineke,’ n’ihi na m sịrị, Abụ m Ọkpara Chineke?+
62 Jizọs wee sị: “Ọ bụ m; unu onwe unu ga-ahụkwa Nwa nke mmadụ+ ka ọ nọ ọdụ n’aka nri+ nke ike ma na-abịa n’ígwé ojii nke eluigwe.”+
18 N’ihi nke a, ndị Juu malitere ịchọsi ike ka ha gbuo ya,+ n’ihi na ọ bụghị naanị na ọ na-ada iwu Ụbọchị Izu Ike kama ọ na-akpọkwa Chineke Nna ya,+ na-eme ka ya na Chineke hara.+
36 ùnu na-asị m, bụ́ onye Nna m doro nsọ ma zite n’ụwa, ‘Ị na-ekwulu Chineke,’ n’ihi na m sịrị, Abụ m Ọkpara Chineke?+