Abụ Ọma 31:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Aghọwo m onye a na-akọcha+ n’anya ndị niile na-ebuso m iro,+Otú ahụkwa ka m dị n’anya ndị agbata obi m,+Abụkwa m onye ndị mụ na ha ma na-atụ ụjọ.+Mgbe ha hụrụ m n’èzí, ha na-agbara m ọsọ.+ Abụ Ọma 102:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị iro m akọchawo m ogologo ụbọchị dum.+Ndị na-eme m akaje ejiriwo aha m na-akpọ iyi.+
11 Aghọwo m onye a na-akọcha+ n’anya ndị niile na-ebuso m iro,+Otú ahụkwa ka m dị n’anya ndị agbata obi m,+Abụkwa m onye ndị mụ na ha ma na-atụ ụjọ.+Mgbe ha hụrụ m n’èzí, ha na-agbara m ọsọ.+