Abụ Ọma 40:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova, biko, ka ọ dị gị mma ịnapụta m.+Jehova, biko, bịa ngwa ngwa nyere m aka.+ Abụ Ọma 119:86 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 86 Ihe niile i nyere n’iwu kwesịrị ntụkwasị obi.+Ha akpagbuwo m n’enweghị ihe m mere ha. Biko, nyere m aka.+
86 Ihe niile i nyere n’iwu kwesịrị ntụkwasị obi.+Ha akpagbuwo m n’enweghị ihe m mere ha. Biko, nyere m aka.+