Abụ Ọma 38:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Bịa ngwa ngwa nyere m aka,+Jehova bụ́ nzọpụta m.+ Abụ Ọma 50:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Kpọkuokwa m n’ụbọchị nsogbu.+M ga-anapụta gị, gị onwe gị ga-enyekwa m otuto.”+ Abụ Ọma 70:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 70 Chineke, biko bịa ngwa ngwa napụta m,+Jehova, biko, bịa ngwa ngwa nyere m aka.+