Abụ Ọma 22:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Unu ndị na-atụ egwu Jehova, toonụ ya!+Unu niile bụ́ mkpụrụ Jekọb, nyenụ ya otuto!+Ka egwu ya jidekwa unu, unu niile bụ́ mkpụrụ Izrel.+ Abụ Ọma 50:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ bụ onye na-achụ ekele dị ka àjà bụ onye na-enye m otuto;+Ma onye na-agbaso ụzọ kwụ ọtọ,M ga-eme ka ọ hụ nzọpụta nke si n’aka Chineke.”+
23 Unu ndị na-atụ egwu Jehova, toonụ ya!+Unu niile bụ́ mkpụrụ Jekọb, nyenụ ya otuto!+Ka egwu ya jidekwa unu, unu niile bụ́ mkpụrụ Izrel.+
23 Ọ bụ onye na-achụ ekele dị ka àjà bụ onye na-enye m otuto;+Ma onye na-agbaso ụzọ kwụ ọtọ,M ga-eme ka ọ hụ nzọpụta nke si n’aka Chineke.”+