Abụ Ọma 22:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Unu ndị na-atụ egwu Jehova, toonụ ya!+Unu niile bụ́ mkpụrụ Jekọb, nyenụ ya otuto!+Ka egwu ya jidekwa unu, unu niile bụ́ mkpụrụ Izrel.+ Abụ Ọma 27:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 A ga-ebuli isi m elu karịa ndị iro m gbara m gburugburu;+M ga-achụkwa àjà mkpu ọṅụ n’ụlọikwuu ya;+M ga-abụ abụ ma bụkuo Jehova abụ olu ụtọ.+ Ndị Rom 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, ụmụnna m, eji m ọmịiko nke Chineke na-arịọsi unu ike ka unu nyefee Chineke ahụ́ unu+ dị ka àjà+ dị ndụ,+ dị nsọ,+ nke dị Chineke mma,+ ya bụ, ozi dị nsọ+ site n’ike iche echiche unu.+ Ndị Efesọs 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 na-ekele+ Chineke bụ́ Nna anyị mgbe niile maka ihe niile n’aha Onyenwe anyị Jizọs Kraịst. 1 Ndị Tesalonaịka 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Na-ekelenụ Chineke banyere ihe ọ bụla.+ N’ihi na nke a bụ uche Chineke n’ebe unu nọ site n’aka Kraịst Jizọs. Ndị Hibru 13:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ka anyị site n’aka ya na-achụrụ Chineke àjà otuto mgbe niile,+ ya bụ, mkpụrụ egbugbere ọnụ+ bụ́ nke na-ekwupụta aha ya n’ihu ọha.+
23 Unu ndị na-atụ egwu Jehova, toonụ ya!+Unu niile bụ́ mkpụrụ Jekọb, nyenụ ya otuto!+Ka egwu ya jidekwa unu, unu niile bụ́ mkpụrụ Izrel.+
6 A ga-ebuli isi m elu karịa ndị iro m gbara m gburugburu;+M ga-achụkwa àjà mkpu ọṅụ n’ụlọikwuu ya;+M ga-abụ abụ ma bụkuo Jehova abụ olu ụtọ.+
12 Ya mere, ụmụnna m, eji m ọmịiko nke Chineke na-arịọsi unu ike ka unu nyefee Chineke ahụ́ unu+ dị ka àjà+ dị ndụ,+ dị nsọ,+ nke dị Chineke mma,+ ya bụ, ozi dị nsọ+ site n’ike iche echiche unu.+
18 Na-ekelenụ Chineke banyere ihe ọ bụla.+ N’ihi na nke a bụ uche Chineke n’ebe unu nọ site n’aka Kraịst Jizọs.
15 Ka anyị site n’aka ya na-achụrụ Chineke àjà otuto mgbe niile,+ ya bụ, mkpụrụ egbugbere ọnụ+ bụ́ nke na-ekwupụta aha ya n’ihu ọha.+