2 Samuel 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M ga-anọnyekwara gị n’ebe ọ bụla ị na-aga,+ m ga-ebipụkwa ndị iro gị niile n’ihu gị;+ m ga-emekwara gị oké aha,+ dị ka aha ndị ukwu bi n’ụwa. Abụ Ọma 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma gị onwe gị, Jehova, bụ ọta nke gbara m gburugburu,+Ebube m+ na Onye na-ebuli isi m elu.+
9 M ga-anọnyekwara gị n’ebe ọ bụla ị na-aga,+ m ga-ebipụkwa ndị iro gị niile n’ihu gị;+ m ga-emekwara gị oké aha,+ dị ka aha ndị ukwu bi n’ụwa.