Jenesis 40:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Abalị atọ taa, Fero ga-akpọpụta gị, ọ ga-akpọghachikwa gị n’ọrụ gị;+ ị ga na-ebunyekwa Fero iko dị ka ị na-emebu mgbe ị rụrụ ọrụ dị ka obu ihe ọṅụṅụ ya.+ Abụ Ọma 27:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 A ga-ebuli isi m elu karịa ndị iro m gbara m gburugburu;+M ga-achụkwa àjà mkpu ọṅụ n’ụlọikwuu ya;+M ga-abụ abụ ma bụkuo Jehova abụ olu ụtọ.+
13 Abalị atọ taa, Fero ga-akpọpụta gị, ọ ga-akpọghachikwa gị n’ọrụ gị;+ ị ga na-ebunyekwa Fero iko dị ka ị na-emebu mgbe ị rụrụ ọrụ dị ka obu ihe ọṅụṅụ ya.+
6 A ga-ebuli isi m elu karịa ndị iro m gbara m gburugburu;+M ga-achụkwa àjà mkpu ọṅụ n’ụlọikwuu ya;+M ga-abụ abụ ma bụkuo Jehova abụ olu ụtọ.+