Diuterọnọmi 28:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Jehova ga-eme ka e merie ndị iro gị n’ihu gị, bụ́ ndị na-ebuso gị agha.+ Ha ga-esi n’otu ụzọ pụta ibuso gị agha, ma ha ga-esi n’ụzọ asaa gbapụ n’ihu gị.+ 2 Samuel 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Devid wee gwa Jehova okwu ndị dị n’abụ+ a n’ụbọchị Jehova napụtara ya n’ọbụ aka ndị iro+ ya niile nakwa n’ọbụ aka Sọl;+ Abụ Ọma 18:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 M ga-achụ ndị iro m ọsọ wee chụkwuru ha;M gaghịkwa alaghachi azụ ruo mgbe e kpochapụrụ ha.+
7 “Jehova ga-eme ka e merie ndị iro gị n’ihu gị, bụ́ ndị na-ebuso gị agha.+ Ha ga-esi n’otu ụzọ pụta ibuso gị agha, ma ha ga-esi n’ụzọ asaa gbapụ n’ihu gị.+
22 Devid wee gwa Jehova okwu ndị dị n’abụ+ a n’ụbọchị Jehova napụtara ya n’ọbụ aka ndị iro+ ya niile nakwa n’ọbụ aka Sọl;+