Levitikọs 26:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Unu ga-achụkwa ndị iro unu ọsọ,+ ha ga-adakwa n’ihu unu site ná mma agha. Diuterọnọmi 32:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Olee otú otu onye pụrụ isi chụọ otu puku mmadụ ọsọ,Mmadụ abụọ achụọkwa puku mmadụ iri ọsọ?+Ọ gwụla ma Oké Nkume ha ò rere ha,+Jehova enyefeekwa ha n’aka ha. Joshụa 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee ruo na ka ha si n’ihu Izrel na-agba ọsọ ma nọrọ ná mkpọda obodo Bet-horọn, Jehova mere ka nnukwu akụ́ mmiri ígwé+ si n’eluigwe na-adagbu ha ruo Azika. Ndị akụ́ mmiri ígwé ahụ gburu dị ọtụtụ karịa ndị ụmụ Izrel ji mma agha gbuo. 2 Samuel 22:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 M ga-achụ ndị iro m ọsọ, ka m wee laa ha n’iyi,Agaghị m alaghachi azụ ruo mgbe e kpochapụrụ ha.+ Abụ Ọma 89:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 M gweriri ndị na-emegide ya n’ihu ya,+Ọ bụkwa ndị kpọrọ ya asị nke ukwuu ka m nọ na-eti ihe.+
30 Olee otú otu onye pụrụ isi chụọ otu puku mmadụ ọsọ,Mmadụ abụọ achụọkwa puku mmadụ iri ọsọ?+Ọ gwụla ma Oké Nkume ha ò rere ha,+Jehova enyefeekwa ha n’aka ha.
11 O wee ruo na ka ha si n’ihu Izrel na-agba ọsọ ma nọrọ ná mkpọda obodo Bet-horọn, Jehova mere ka nnukwu akụ́ mmiri ígwé+ si n’eluigwe na-adagbu ha ruo Azika. Ndị akụ́ mmiri ígwé ahụ gburu dị ọtụtụ karịa ndị ụmụ Izrel ji mma agha gbuo.